Ndị uwe ojii Naịjirịa wakporo m. Nwanne IGBO anyi gbara afo iri abuo na otu,Okolie gwara anyi mgbe a tọhapụrụ ya n’oge na-adịbeghị anya ka a tụrụ ya mkpọrọ n’ụzọ iwu na-akwadoghị ruo ihe karịrị 8months. Ugbu a, ejidela ya.
Anyị na-akatọ ndị uwe ojii Naijiria maka mmeso ọjọọ ha na-akpa megide nwanne anyị nwanyị IGBO bụ Okolie. Ụmụnwaanyị IGBO ọ bụla n’ụwa niile gụnyere ndị nọ na Nollywood, kwesịrị inye Nwada a olu ha.