Kal Afrorock kwuru si na Chukwu egoshila ya Biafra
Kal Afrorock, onye meghere ndi Ntorobia Biafra na BYTV, kwuru na Chukwu goshiri ya Biafra. Chukwuka Nwaneri, onye amara dika Kal Afrorock, bu onye IGBO Biafra America na-abụ abụ, onye na-ede abụ, na onye na-edekọ ihe.
Amụrụ ya na ala Abia steeti, Aba, ma na o tolitere na Washington D.C.